Gọvanọ Kaduna steeti ahoputala ọkwa ọhụrụ
Aka na-achị Kaduna steeti bụ Malam Uba Sani akwadola nhọpụta ndị isi ọchịchị a na-atụ anya na ha ga-edobe isi n'ọkwa na ọchịchị steeti ahụ. Ekwuputara nhọpụta a na nkwupụta nke onye odeakwụkwọ mgbasa ozi nke Gọvanọ, CPS, Mohamed Lawal…