Ortom, Suswam enwetala ikikere Senatorial Ticket nke PDP
Aka n’achi Steeti Benue bụ,Samuel Ortom na onye chiburu Steeti Benue bụ, Gabriel Suswam enwetala nmeri n’ntuliaka imeụlọ nke otu ndọrọndọrọ Peoples Democratic Party, PDP mere maka mpaghara Benue North West na North East Senatorial Zones.
!-->!-->…