Take a fresh look at your lifestyle.
Browsing Tag

ọrụ ugbo

Mee ka ikike zoro ezo n’ ọrụ ugbo chawaa.

Iji gboo nsogbu enweghị ọrụ na mba ahụ, otu National Agricultural Mechanization Cooperative of Nigeria (NAMCON) agwala gọọmentị ka ọ gbasawanye ikike zoro ezo na ngalaba ọrụ ugbo. Kpọmkwem, Onyeisi NAMCON bụ Dọkịnta Aliyu Waziri

Kedu ka ndị Igbo si arụ ọrụ ugbo?

Ndi Igbo bụ ndi kwenyere na aka aja aja na-ebute ọnụ mmanụ mmanụ.Ya bụ n’ihe gbasara ọrụ ugbo doro ha anya nke oma,Ugbu a bụ oge ọrụ ugbo. Kedu ka ndị Igbo si arụ ọrụ ugbo? Ọtụtụ mgbe, ndị ikom ha na-ekpochasị ala ma dozie ala ahụ,