A Mara Ekweremadu Na Nwunye Ya Ikpe Maka Ịzụ Ahịa Akụkụ Ahụ
Ụlọ ikpe United Kingdom amara Ike Ekweremadu onye bụbu osote onye isi oche Sineti na Naịjirịa ikpe maka ịzụ ahịa akụkụ ahụ.
Ekweremadu, onye gbara afọ iri isii, nwunye ya, Beatrice, afọ iri ise na isii, na Dọkịta Obinna Obeta, afọ iri…