Etu anyị siri rụpụta rọbọtụ nwere ọgụgụisi ka mmadụ – Chuks Ekwueme
Humanoid Robot: Etu anyị siri rụpụta rọbọtụ nwere ọgụgụisi ka mmadụ - Chuks Ekwueme
Omeife bụ rọbọtụ a rụrụ nwere ọgụgụ isi etu mmadụ sịrị nwee nke a na-akpọ Humanoid n'asụsụ bekee.
Ọ na-asụ asụsụ dị iche iche nke gụnyere English,…