Ndị nne na steeti Cross River na-erubere isi maka igba ọgwụ mgbochi ụmụaka.
Dị ka Òtù Na-ahụ Maka Ụmụaka nke Mba Ndị Dị n’Otu, UNICEF si kwuo, na Nigeria, puku ụmụaka atọ na-anwụ kwa ụbọchị n’ihi ọrịa ndị a pụrụ igbochi egbochi.
A na-ekwu na ọnụ ọgụgụ a na-atụ egwu na ekwesịrị imekwu ihe gbasara ọgwụ!-->!-->!-->!-->!-->…