Onyeisiala Tinubu Ekeleela Ndị Isi Ọgbakọ Ndị Gọvanọ
Onyeisiala Bola Tinubu kelere Gọvanọ ndị pụtara n'oge na-adịbeghị anya dị ka ndị isi nke ọgbakọ ndị gọvanọ a kpọrọ Nigerian Governors Forum, NGF na Progressive Governors Forum, PGF.
Ekele Onye isi ala dị n'ime nkwupụta ewepụtara na…