Ndị ohi gburu onye DPO ndi uwe ojii ndị ọzọ na steeti Niger
Ndị uweojii na Naịjirịa dị na Niger Steeti North Central Nigeria, ekwenyela na ogbugbu egburu otu onye uweojii bụ Divisional Police Officer (DPO), na Paikoro Division site n'aka ndị ohi a na-ebo ebubo n'oge agha egbe. Nkwupụta sitere n'ọnụ…