Ndị uweojii anwụchiela ọtụtụ ndị nwara ịkụsa ntuliaka na Kano steeti
Ozi si n’aka ndị uweojii Kano steeti na-ekwu na ha anwụchiela ọtụtụ ndị omekome nwara iwakpo akụkụ ụfọdụ e mere ntuliaka na steeti ahụ n’ụbọchị Satọdee.
Nke a bụ n’oge ntuliaka ọkwa gọvanọ na ndị ụlọomeiwu steeti.
Ozi ha kwukwara na…