Ndị Gọvanọ na-akpọ onyeisi CBN maka ndetu Naira ọhụrụ
Ndị Gọvanọ steeti iri atọ na isii na Naịjirịa akpọọla Gọvanọ nke Central Bank of Nigeria, CBN, Mazi. Godwin Emiefele, maka mkparịta ụka mebere ụbọchị Tọzdee maka okwu metụtara akwụkwọ nde naira ọhụrụ nke nnukwu ụlọ akụ webatara.…