Ụkọ mmanụ ụgbọala nwereike imetụta ntuliaka 2023 – Onyeisioche INEC
Ngalaba na-ahazi ntuliaka bụ Inec n'ịchafụ, ekwuola na ụkọ mmanụ ụgbọala nke dị ugbua na Naịjirịa nwereike imetụta ntuliaka a na-akwado n'ọnwa Febrụwarị na Maachị afọ a.
Mahmood Yakubu bụ onyeisioche Inec kwuru nke a n'ụbọchị Tuzde…