Onye jibu ọkwa onyeisiala mba Malawi enwetaghi nmeri n’ikpe nkpeghari 
Onye jibu ọkwa dika onyeisiala mba Malawi bụ prezidenti, Bakili Muluzi, enwtaghi nmeri na ụlọikpe nkpeghari bụ nke ga eme ka ahapu ikpe ya ikpe maka ebubo nrụrụ aka iga n’ihu.
Muluzi bụ onye gbara afọ iri asa na itolu bụkwara onye chiri!-->!-->!-->…