Ihe ọbara mgbalielu nwere ike ibutere gị
Dika Maduka sịrị,"Otu n'ime ihe ọbara mgbalielu nwere ike ibute bụ ọnwụ ike nke a na-akpọ cardiac arrest."
"Ọ bụghị ndị iro si obodo na-ebute mmadụ ịdaa, nwụọ na-enweghị ihe na-emebu ya. O nwere ike ọ bụrụ akwara na-ekesa ọbara n'ahụ…