Naijiria Ga-akwalite Azụmahịa Na Mmekọrịta Akụnaụba Na China
Gọọmenti Naijiria adịla njikere ime ka mmekọrịta azụmahịa na akụ na ụba ya na Repọblik nke China dịkwuo mma maka ọdịmma mba abụọ ahụ.
Nke a bụ iji wulite ọnụ ahịa azụmaahịa dị n'etiti Naijiria na China bụ nke kwụrụ n'ihe karịrị ijeri US…