Iwu ọhụrụ: ‘Onye kwụọ ndị ntọrọ ụgwo mgbapụta, ọ gaa nga ruo afọ 15’ – Ụlọomeiwu Naịjirịa
Ụlọomeiwu Naijiria ewepụtala iwu ọhụrụ kwuru na onye ọbụla kwụrụ ndị omekome ụgwọ mgbapụta iji tọhapụ onye a tọọrọ ga-aga nga ruo afọ iri na ise.
Ụfọdụ ndị mmadụ na-akatọ atụmatụ a ma na-ekwu na nke a ezighi ezi ebe ọ na-emegide ndị!-->!-->!-->…