PDP Ahọpụtala Kọmitii Nlekọta Na Steeti Ekiti
Kọmitii izugbe (National Working Committee) nke otu ndọrọndọrọ ọchịchị People's Democratic Party, (PDP), ewepụtala kọmitii nke mmadụ anọ mejupụtara nke ga-achịkwa paati ahụ na steeti Ekiti, n'ime Naijiria.
Osote onye isi oche PDP,…