Ihe jikọrọ ndị Igbo na ndị Ịgala
Ndị Igbo ụfọdụ nwere nkwenye na ọ bụ nna nna ha ochie bụ Eri mụtara nwa zọpụrụ ije gawa Eri dị na Kogi steeti, ebe ndị ndekọ ihe mere mgbe ochie n’ala Igala na-ekwu na ha esighị Igbo kama na Igbo si na mpaghara ahụ pụta.
Ayegba Abdullahi…