Ndịagha nnupuisi na DR Kongo akpachiela obodo ọzọ na mba ahụ
Ndịagha nnupuisi M23 akpachiela ma nwere ọnọdụ n’obodo Bukavu, obodo kachasị ibu na mpaghara ọwụwa anyanwụ mba DR Kongo ma machie obi ọchịchị Gọvanọ mpaghara ahụ.
Ọtụtụ mmadụ pụtara n’okporoụzọ ma na-akụrụ ndịagha ahụ aka dịka ụgbọala ha…