Ụlọ ọrụ na-ahụ maka nrụrụ aka nke Kano kpọrọ Gọvanọ bụbu Ganduje òkù
Ụlọ ọrụ na-ahụ maka mkpesa ọha na nke na-emegide nrụrụ aka nke Kano steeti akpọọla aka na-achị steeti ahụ bụbu Dr. Abdullahi Umar Ganduje ka ọ bịa n'ihu ya maka ihe onyonyo a na-ebo dollar iri ngo. Onyeisioche kọmiti ahụ bụ Muhuyi Magaji…