Onyeisiala Naijiria bụ,Muhammadu Buhari ezigala ozi ekele nye onye chiburu ala Naijiria n’oge ndi agha bụ, Ibrahim Babangida dika ogbara afọ iri asato na otu.
Prezidenti Buhari soro ndi enyi,ndi ezinụlọ na ndi nile ha ya na amasi,ṅuria…
Gọvanọ steeti Niger na onyeisi oche, North Central Nigeria, Abubakar Sani Bello, kelere onye bụbu Gọvanọ Legọs steeti, Ahmed Bola Tinubu, maka nhọpụta ya dị ka ndị ka onye okoloto APC.
Gọvanọ, na ozi ekele, nke sitere!-->!-->!-->!-->!-->…
Onyeisiala Muhammadu Buhari ekwupụtala obi ụtọ na nhọpụta Bishọp Peter Okpaleke nke Ekwulobia Dayọsis Anambra steeti dịka Kadịnal na Ụka Katọlik nke Pope Francis.
Bishọp Okpaleke na-abụ Kadịnal nke anọ si Naijirịa. Ndị ọzọ bu ya!-->!-->!-->!-->!-->…