Ndọrọndọrọọchịchị Ụgbọ oloko, ihe mberede ọkụ: Lagos AA Guber Candidate na-emesara ezinaulo ihe metụtara ebere. Chigo Mar 10, 2023 0 Ụgbọ oloko, ihe mberede ọkụ: Lagos AA Guber Candidate na-emesara ezinaulo ihe metụtara ebere.
Akụkọ na ewuewu Ebere bụ nwada hapuru oru ya maka fụwa ọja CHIDI IGWE Jul 27, 2022 0 Ebele Eziamakam bụ nwaanyị mbụ bidoro ịfụ ója Bekee a kpọrọ Flute na Naijirịa. Ebele bidoro ịfụ Flutu kamgbe ọ dị afọ iri na anọ. O kwukwara na ọ bụ nna ya zụtara ya Flutu mbụ ya ma sị na kamgbe ahụ, ọhapụbeghị ịfụ Flutu. Ebele…