Onye Ọchịagha Agbagheela Ụlọ Akwụkwọ Praimarị Na Zaria
Onye isi ndị agha, COAS, Lieutenant General Faruk Yahaya agbatịla ọrụ enyemaka pụrụ iche nke Civil - Military Cooperation Intervention na Sabon Gari, Zaria na steeti Kaduna site n'inye n'ọrụ ụlọ akwụkwọ Dogon Bauchi Model Science Primary…