Onyeisiala Naijiria eruola uju maka ọdachi mere n’Steeti Ondo
Prezidenti Muhammadu Buhari akatọọla ogbugbu egburu ndi jere ụ ka na St Francis Catholic Church dina Owa-luwa Street, Owo Kingdom, na Steeti Ondo.
Na ozi onyeisiala, kwuru na ndi kpara agwa ọjọọ ga anata ụgwọ ọrụ ha,n’elu uwa!-->!-->!-->…