Gọvanọ Zulum Nke Borno Steeti Agaala Ekpere Olili Ozu Nke Ụbọchị Atọ Nke SSG
Gọvanọ Zulum nke Borno steeti agaala ekpere olili ozu nke ụbọchị atọ nke odeakwụkwọ gọọmentị steeti ahụ bụ Alhaji Usman Shuwa n'ụlọ ya dị n'akụkụ okporo ụzọ Gambole na Maiduguri.
Zulum kọwara SSG nwụrụ anwụ dị ka onye isi ọrụ gọọmentị…