Ndị Omebe Iwu Bayelsa Steeti Ahọpụtala Ingobere Dị Ka Ọkaokwu
Ahọpụtala Abraham Ingobere n'enweghị mgbagha maka oge nke abụọ dị ka onyeisi ụlọ omebe iwu Bayelsa steeti.
Ingobere, bụ onye na-anọchi anya Brass Constituency 3, nakwa Ọkà Okwu nke ụlọ omebe iwu gara aga ka a họpụtara ọzọ na Tuzdee.
Ọ…