Bishọpụ achụọla ụkọchukwu Katọlik na-azọ Gọvanọ na APC ọsọ
Bishop ụka Katọlik nke dayọsis Gboko bụ William Avenya enyela Fr Hyacinth Alia ntaramahụhụ site n'ịkwụsị ya ọrụ dịka ụkọchukwu.
Nke a bụ maka na Fr Hyacinth Alia sonyere otu ndọrọndọrọ ọchịchị 'All Progressives Congress (APC) ma gbata!-->!-->!-->…