“Ọ bụghị gọomentị Abia steeti kwesiri ịkwụ ndị dọkịta ABSUTH ụgwọ”
Otu jikọrọ ndị dọkịnta ekwuola na ha ga-aga abụbụọrụ n'ebe na Naịjirịa niile maọbụrụ na gọọmentị Abia steeti akwụghị ụgwọ e ji ha.
Ha kwuru na gọọmentị steeti ahụ ji ha ụgwọ ọnwa iri abụọ na anọ putara afọ abụo ma jụ ịkwụ ha ụgwọ.…