Mmiri ara ehi na-eru 1,500 lita kwa ụbọchị na Abuja-Adesola.
Mmepụta mmiri ara ehi na Abuja, isi obodo Naijiria, ejirila nwayọọ nwayọọ na-esi na otu narị na iri ise (150) ruo otu puku na narị ise, (1500) lita kwa ụbọchị n'ime afọ abụọ gara aga, dịka FCT Permanent siri kwuo.
Ụlọ ọrụ!-->!-->!-->!-->!-->…