Akụkọ na ewuewu Ọtụtụ mmadụ putara itu vootu na Kano na ntuliaka gọvanọ CHIDI IGWE Mar 18, 2023 0 Ndị bi na steeti Kano apụtala n'ọnụọgụ ha ịhọpụta ndị ha na ha ga-eme ntuliaka na ntuliaka Gọvanọ na Ụlọ Omeiwu.…
Akụkọ na ewuewu A malitere ịtụ vootu na steeti Nasarawa CHIDI IGWE Mar 18, 2023 0 Asambodo na ịtụ vootu ebidola n'ime moto park 001, Gudi polling unit, Akwanga Nasarawa state, maka nhoputa ndi…
Akụkọ na ewuewu Onyeisiala Buhari atụọla vootu na Katsina steeti CHIDI IGWE Mar 18, 2023 0 Onye isi ala Naijiria bu, Onyeisiala Muhammadu Buhari atuola vootu ya na ntuliaka gọvanọ 2023.…
Akụkọ na ewuewu Naijiria na-eme ntuliaka ndị gọvanọ ọhụrụ na ndị omebe iwu steeti CHIDI IGWE Mar 18, 2023 0 Ihe karịrị nde mmadụ iri itoolu na atọ na-atụ vootu na Naijiria na-ahọpụta ndị Gọvanọ na ndị omebe iwu steeti ọhụrụ…
Akụkọ na ewuewu Ndị uweojii anwụchịela ndị omekome ise na Anambra CHIDI IGWE Mar 18, 2023 0 Ọnụ na-ekwuru ndị uweojii n’akụkụ Ihiala nke Anambra steeti bụ Tochukwu Ikenga ekwuola na ha wụchiri ndị omekome…
Ahụike Mba iri ise na ise na-nwe ụkọ ndị ọrụ ahụike ihu – Onye isi WHO CHIDI IGWE Mar 15, 2023 0 Òtù Ahụ Ike mba Ụwa (WHO) ekwuola na mba iri ato na asaa dị n'Afrịka na-eche ụkọ ndị ọrụ ahụike ihu na mba iri ise…
Akụkọ na ewuewu Gọvanọ Nasarawa na-arịọ ndị mmadụ ka ha nabata akwụkwọ naira ochie CHIDI IGWE Mar 15, 2023 0 Gọvanọ Nasarawa steeti bụ Abdullahi Sule akpọkuola ndị steeti ahụ ka ha gaa n'ihu na-anata akwụkwọ nde narị narị…
Akụkọ na ewuewu N200 ochie, N500, N1,000 ka dị n’iwu – CBN CHIDI IGWE Mar 15, 2023 0 Ụlọ akụ etiti bụ,Central Bank of Nigeria (CBN) na-ekwu na N200 ochie, N500 na N1,000 akwụkwọ ego na-anọgide…
Afịrịka Ọtụtụ mmadu anwụọla na ihe mberede oke ifufe na mmiri ozuzo na Malawi CHIDI IGWE Mar 15, 2023 0 Ọnụọgụgụ ndị nwụrụla n'ihe mberede oke ifufe na mmiri ozuzo nke mere na mba Malawi na ngwụcha izuụka gara aga…
Akụkọ na ewuewu Joshua ka nwere ike ịlaghachi azụ ka Onye nkwalite kwuru CHIDI IGWE Mar 15, 2023 0 Onye nkwalite Anthony Joshua bụ, Eddie Hearn, na-ekweta na onye bụbu onye mmeri dị n'otu arọ efu efuola ụfọdụ…