Take a fresh look at your lifestyle.

Steeti Kaduna:Atọhapụla ụmụntakịrị Kuriga karịrị narị abụọ ndị ndị ohi a na-enyo enyo tọrọ.

Chigo.

0 92

Aka na-achị Steeti Kaduna bụ Sen. Uba Sani ekwupụtala na atọhapụla ụmụntakịrị Kuriga karịrị narị abụọ ndị ndị ohi a na-enyo enyo tọrọ.

Gọvanọ ahụ kwupụtara nke a n’abalị Satọde, na-akwado nnwere onwe nke ụmụ akwụkwọ.Mgbe ụmụaka ụlọ akwụkwọ nọ na ndọrọ n’agha, mụ na Maazị President kwurịtara okwu ọtụtụ oge. Ọ na-ekerịta ihe mgbu anyị, kasie anyị obi ma soro anyị na-arụkọ ọrụ ehihie na abalị iji hụ na a lọghachitere ụmụaka ahụ n’enweghị nsogbu.

Leave A Reply

Your email address will not be published.