Take a fresh look at your lifestyle.

Naijiria ga-enweta ụdị dị oke mkpa maka usoro nhazi na mmesa ego.

Chigo deziri ya n'Igbo.

0 158

Onye isi ala Bola Tinubu ekwela nkwa na Naijiria ga-enweta ụdị dị oke mkpa maka usoro nhazi na mmesa ego.
N’oge nzukọ ya na International Sustainability Standards Board (ISSB) ka O kwere nkwa ahụ na Tozdee.
Onye isi ala Tinubu kwuputakwara  na nke a ga-enye aka imeghe itinye ego n’isi obodo, gbanwee ụdị azụmahịa, na ichekwa gburugburu ebe obibi .
Onye isi oche ISSB, Mazị Emmanuel Faber nabatara nke a nke oma.
Dr. Rabiu Olowo, onye odeakwụkwọ  isi oche  nke Financial Reporting Council of Nigeria (FRC), kwuru na usoro a amaka.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *