Take a fresh look at your lifestyle.

NITDA  na-eme digitalaizashion iji nkwado ndị ntorobịa.

Na'ankwat Dariem, Abuja

0 496

NITDA  na-eme digitalaizashion iji kwado ndị ntorobịa.

National Information Technology Development Agency (NITDA) nke Naijiria ekwupụtala njikere ya na SI Group tinyekwara Beyond Mentors na-arụkọ ọrụ na mpaghara ndị gụnyere digitization na ike ndị ntorobịa.

Onye isi ụlọ ọrụ NITDA, Kachifu Inuwa kwupụtara njikere nke a n’oge nleta nkwanye ugwu na nso nso a na ụlọ ọrụ ahụ na Abuja site n’aka otu onye nchoputa / CEO nke SI Group of Social Enterprise, Khadijah Abdullahi Iya.

Onye isi NITDA kwuru na mmekọrịta dị n’usoro iji mee ka mmetụta dịwanye elu ma wusie ike itinye aka na mpaghara ọha na nke onwe maka iwulite ikike na agụma akwụkwọ na nkà dị mkpa.

Ọ kọwakwara na ọ dị mkpa ijikwa digitizing ma ọ bụ digitization nke ọma ka omenala, ụkpụrụ na njirimara ndị na-akọwa mba, nhazi ma ọ bụ ndị mmadụ n’otu n’otu ghara imebi.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *