Take a fresh look at your lifestyle.
independence

Onyeisiala Buhari Ebinyela Aka N’akwụkwọ Iwu

0 218

Onyeisiala Naịjirịa bụ Muhammadu Buhari akwadola iwu asatọ ndị ọgbakọ omebe iwu nke itoolu mere.

Onye enyemaka pụrụiche na mgbasa ozi Digital nye Onye isi ala, Bashir Ahmad mere ka a mara nke a site na Twitter ya na Mọnde, abalị iri abụọ na abụọ ọnwa Mee, 2023.

O depụtara iwu ọhụrụ gụnyere National Social Investment Program Agency Act,
National Senior Secondary Education Act
na National Social Investment Program Agency Act.

Onyeisiala binyekwara aka n’iwu Federal University of Health Sciences Ila-Orangun (Establishment) Act, Federal University of Health Sciences, Azare (Establishment) Act, Chartered Institute of Development Studies and Administration of Nigeria (Establishment) Act, Federal Institute of Industrial Research. Iwu (Establishment), na Institute of Strategic Management of Nigeria Act.

 

Leave A Reply

Your email address will not be published.