Take a fresh look at your lifestyle.

Ọnụ ahịa mmanụ ga-akwụrụkwa chim ,izu ole na ole ọ dara ada.

Hauwa Abubakar Anaja dere ya na bekee.

0 282

Ọnụ ahịa mmanụ ga-akwụrụkwa chim ,izu ole na ole ọ dara ada.

Ahịa mmanụ  ga-akwurukwa chim n’Eshia n’oge Fraịde

N’ime izu  a e nwere gbanwee nay a.

Gọọmenti U.S. ekwuola na ya ga-azụta mmanụ mgbe ọnụ ahịa na-aga n’ihu ma ọ bụ n’okpuru $67 ruo $72 kwa gbọmgbọm.

Abia na China,ọnụ ahịa mmanụ gbalitere.

Ahịa mmanụ leghaara anya nke Òtù Na-ahụ Maka Mba Ndị Na-ebupụ Mmanụ Ala (OPEC)  bvuru amụma mmanụ zuru ụwa ọnụ maka 2023, nke tụrụ anya na China, onye na-ebubata mmanụ kachasị n’ụwa, ga-abawanye.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *