Take a fresh look at your lifestyle.

Ụmụ nwanyị Afrika na-enwe nkwalite site na mmepụta shea butter.

Hauwa Mustapha dere ya na bekee.

0 404

 

Ụmụ nwanyị Afrika na-enwe nkwalite site na mmepụta shea butter.

Osisi shea, nke na-eto naanị n’Afrịka  nke mkpuru ya bu naani  ụmụnwaanyị naghọta ya, na-apụta dị ka ezigbo ngwá ọrụ mmepe na ụfọdụ mba ndị kasị daa ogbenye n’ụwa.

Mali bụ otu n’ime ụwa na-emepụta mmanụ aṅụ sina osisi, yana Nigeria na Burkina Faso.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *