NKWA ONYEISIALA BU BUHARI N’APỤ APỤ KWERE NAIJIRIA MA MEKWA YA OLEE O NERE IKE.
CHIGO
NKWA ONYEISIALA BU BUHARI N’APỤ APỤ KWERE NAIJIRIA MA MEKWA YA OLEE O NERE IKE.
HA GỤNYERE
- Iwulite ma kwalie akụnụba Naịjirịa
- Iwetulata ụbịam
- Ikwalite ọrụ ubi iji hụ na nrị juputara, ma iji kwa ya gbaa mgbere mba na mba
- Ihụ na ọkụ latrik na mpụtara mmanụ agbịdị zuru oke
- Ikwalite etu esi eme njem na Naịjirịa
- Ikwalite iji ego achụ ego na ụlọọrụ na arụụta ihe
- Iwetụlata ego ole eji elekọta ahụike
- Ihiwe atụmatụ ga-aluso nrụrụaka ọgụ
- Ichekwa Naịjirịa
BBC
Leave a Reply