Take a fresh look at your lifestyle.

Lee ọnụọgụgụ ndị tozuruoke ịtụ vootu dịka Inec si kwuo

0 312

Dịka ọ fọrọ naanị ụbọchị abụọ ka e mee ntuliaka ọkwa onyeisiala na ndị omeiwu Naịjirịa, ụloọrụ na-ahazi ntuliaka a bụ Inec ewepụtala ọnụọgụgụ ndị tozuruoke ịtụ vootu.

Ọnụọgụgụ ndị nwetere akwụkwọ ikike ịtụ vootu (PVC) – 87,209,007

Ndị enweteghi akwụkwọ ikike ịtụ vootu – 6,259,229

Cheta na ọnụọgụgụ ndị dabanyere aha maka iso tụọ vootu dị 93,469,008)

 

 

Leave A Reply

Your email address will not be published.