Take a fresh look at your lifestyle.

Onyeisiala Muhammadu Buhari ezigarala Xi Jinping ozi ekele.

Aisha John Mark dere ya na bekee.

0 380

Onyeisiala Muhammadu Buhari ezigarala onye ogbo ya bụ Xi Jinping akwụkwọ ozi iji kelee ya, gọọmentị ya na ndị obodo China tinyekwara ndi China nọ na Naijiria maka mmemme afọ ọhụrụ China malite na Jenụwarị 22.

N’akwụkwọ ozi o binyere aka na ya n’onwe ya, onyeisiala Buhari kwuru:

“N’emume nke afọ ọhụrụ ndị China, afọ nke oke bekee, malite na Jenụwarị 22, 2023, ana m ede n’aha gọọmentị na ndị mmadụ nke Federal Republic of Nigeria iji kelee ekele na ekele dị mma nye :. Gọọmenti China, ndị China, ya na ndi obodo China nọọọ na Nigeria.

“Obi dị m ụtọ nke ukwuu na mmekọrịta dị n’etiti Nigeria na imekọ ihe ọnụ ha na China nọgidere na-esi ike ma  na aganihu .Ọkarịsịa na akụrụngwa nka na ụzụ, ọrụ ugbo, ahia, ike na nchekwa.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *