Take a fresh look at your lifestyle.

Gọọmenti Naijiria na-ekwu maka ụkọ ụlọ n’etiti ụmụ amaala.

Rahila Lassa, Abuja dere ya na bekee.

0 42

Gọọmenti Naijiria na-ekwu maka ụkọ ụlọ n’etiti ụmụ amaala.

Gọọmenti Naijiria na-ekwu na ọ ga-aga n’ihu na-ebute ọdịmma ndị ọrụ obodo na mba ahụ ụzọ karịsịa site n’ịkwado ụkọ ụlọ n’etiti ha.

Onyeisi ndị ọrụ obodo nke  bụ Folashade Yemi-Esan kwuru nke a na emume mwubere ụlọ otu narị na iri na isii maka ndị ọrụ obodo na Abuja, Nigeria.

Onye isi ọrụ a kwuru na e hibere mmemme ụlọ ọrụ Federal Integrated Staff Housing, FISH, bịara iji belata ụkọ ụlọ n’etiti ndị ọrụ obodo, bụ ndị na-enweghị ike ịnweta ebe obibi dị mma ma e nwechara amụma ego.

Dị ka ya si kwuo, emume a bụ ihe na-egosi mgbanwe na mmezu ebumnuche gọọmentị maka ịkwalite ọdịmma ndị ọrụ obodo, site n’inye ụlọ dị mma na ọnụ ala.

Leave A Reply

Your email address will not be published.