Take a fresh look at your lifestyle.

Ụlọ ọrụ na-ahụ maka ihe mberede na-enye ihe oriri nyere Steeti  Kwara ihe onyinye .

Tunde Akanbi, Illorin dere  ya .

0 397

Ụlọ ọrụ na-ahụ maka ihe mberede na-enye ihe oriri nye Steeti  Kwara ihe onyinye .

Ụlọ ọrụ na-ahụ maka ihe mberede na mba (NEMA) enyefela gọọmentị Steeti Kwara  nri na ihe enyemaka ndị ọzọ.

Enyere nke a n’okpuru enyemaka pụrụiche gọọmentị Naijiria kwadoro ikesa nri dị iche iche na ihe enyemaka nye ndị idei mmiri 2022 metụtara na ọdachi ndị ọzọ sitere n’okike na nke mmadụ.

N’ikwu okwu na mmemme ahụ n’Ilorin isi obodo steeti a, onye isi ụlọ ọrụ NEMA, Mustapha Ahmed kwuru na obi dị ya ụtọ .

Leave A Reply

Your email address will not be published.