Take a fresh look at your lifestyle.

Gọvanọ Lagos steeti ekwupụtala NAFEST 2022 amalitela.

Ekene Okafor dere ya.

0 333

Gọvanọ Lagos steeti ekwupụtala NAFEST 2022 amalitela.

Gọvanọ Lagos Steeti, Babajide Sanwo-Olu, ekwupụtala n’ihu ọha na 2022 National Festival of Arts & Culture, NAFEST, amalitela n’ụbọchị nke atọ nke ihe omume ụbọchị asaa malitere na Mọnde.

Gọvanọ Sanwo-Olu kwupụtara mmemme omenala mepere site n’ikpughe Calabash dị n’ógbè ahụ jupụtara na ojii nke obodo a na-eji anabata ndị ọbịa n’ime ụlọ ma ọ bụ obodo Naijiria.

N’okwu mmeghe ya, Gọvanọ ahụ gbara ndị Naijiria ume ka ha họrọ naanị ndị isi ga-echebe omenala  obodo ma jikọta obodo ahụ.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *