Take a fresh look at your lifestyle.

Emeka Offor na ndi otu ya nyere ndị ide mmiri metụtara na osteeti Anambra onyinye ihe enyemaka.

Chinwe Onuigbo, Awka dere ya na bekee.

0 289

Emeka Offor na ndi otu yanyere ndị ide mmiri metụtara na steeti Anambra onyinye ihe enyemaka.

Gọvanọ Steeti Anambra bụ Ọkammụta Chukwuma Charles Soludo akpọkuola Gọọmenti etiti ka ha gbakwuo mbọ hụ na ha gbochiri ide mmiri na-adị n’ala anyị kwa afọ. Gọvanọ Soludo kpọkuru ya mgbe ọ na-anata ihe enyemaka e nyere ya iji kwado ndị idei mmiri chụpụrụ na steeti ahụ site n’aka Sir Emeka. Offor Foundation.

Leave A Reply

Your email address will not be published.