Take a fresh look at your lifestyle.

Echiche zuru ụwa ọnụ maka Afrika dị na Naijiria – Shettima.

Aanya Igomu, Abuja dere ya na bekee.

0 423

Echiche zuru ụwa ọnụ maka Afrika dị na Naijiria – Shettima.

Onye osote onye isi oche nke All Progressive Congress, APC, Kashim Shettima, na-ekwu na Naijiria chọrọ ngbanwe n’ihi na otú ụwa si aghọta Afrika dabere n’ihe na-eme na Nigeria.

Sinetọ Shettima kwuru nke a n’Abuja n’ọgbakọ  ndị  Okammụta  nke APC  haziri, bụ nke lekwasịrị anya n’ịkwasa ihe ngosi nke onye isi otu pati ahụ bụ onye ji ya azo okwa ndọrọndọrọ ọchịchi Maazị Bola Tinubu.

Dị ka onye ndọrọndọrọ osote onye isi oche APC si kwuo, n’ihi ụkọ ihe  zuru ụwa ọnụ nke ndị ọkachamara buru amụma, Naijiria ga-eche oge ihe siri ike n’ ihu n’ime afọ ndị na-abịanụ, ya mere ọ dị mkpa maka ndị kwesiri ekwesi dika  Mr. Tinubu iji duzie obodo ahụ n’oge ndị dị otú ahụ.

Leave A Reply

Your email address will not be published.