Take a fresh look at your lifestyle.

 Onyeisiala Buhari kelere ụmụ Naịjirịa  asatọ maka mmeri ha mere na ntuliaka na  Amerịka.

Timothy Choji dere ya na bekee.

0 353

Onyeisiala Buhari kelere ụmụ Naịjirịa  asatọ maka mmeri ha mere na ntuliaka na  Amerịka.

Onyeisiala Muhammadu Buhari kelere  ndị Naijiria asatọ maka mmeri ha na ntuliaka  ọchịchị mba U.S.

Na steeti Georgia, Segun Adeyina, Gabe Okoye, Solomon Adesanya, Tish Naghise, na Phil Olaleye meriri oche ndị omebe iwu ha dịka ndị nnọchi anya steeti na mpaghara ha.

N’otu aka ahụ, Carol Kazeem meriri Pennsylvania State Representative na District 159, Esther Agbaje bụ onye a họpụtara ọzọ ka Minnesota State Representative na District 59B, ebe Dr Oye Owolewa a họpụtara ọzọ U.S. House Congress (Shadow Representative) na Washington D.C.House of Representatives (Shadow Representative) in Washington D.C.

Leave A Reply

Your email address will not be published.