Take a fresh look at your lifestyle.

A ga-arụcha ọdụ ụgbọ elu mba ụwa nke abuo n’Abuja  na 2023.

Tanimu Hassan Abuja dere ya bekee.

0 420

A ga-arụcha ọdụ ụgbọ elu mba ụwa nke abuo n’Abuja  na 2023.

Mịnịsta na-ahụ maka njem ụgbọ elu, Sinetọ Hadi Sirika, ekwela ndị ụlọ omebe iwu na ndị kọmitii Sineti nkwa maka ịrụcha ọdụ  ụgbọ elu mba uwa nke abụọ n’Abuja tupu ọpụpụ nke ọchịchị ugbu a.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *