Take a fresh look at your lifestyle.

Onye ndoro-ndoro ochichi YPP na-arịọ nkwado maka ndị idei mmiri metụtara na Naijiria.

Tunde Akanbi, Ilorin dere ya na bekee.

0 360

Onye ndoro-ndoro ochichi YPP na-arịọ nkwado maka ndị idei mmiri metụtara na Naijiria.
Onye na-azọ ọkwa Gọvanọ nke Young Progressive Party, YPP na Kwara State North Central Naijiria.
Alhaji Yakubu Gobir arịogo ndị Naijiria ka ha ghara ịhapụ nlekọta ndi nke ọdachi idei mmiri dakporo n’aka gọọmenti naanị.

Leave A Reply

Your email address will not be published.