Take a fresh look at your lifestyle.

Onye isi ala Buhari arịọla ndị Naijiria nọ na mba ọzọ ka mebe ezi omume iji gosipụta mba ahụ.

Timothy Choji, Abuja dere ya bekee.

0 345

Onye isi ala Buhari arịọla ndị Naijiria nọ na mba ọzọ ka mebe ezi omume iji gosipụta mba ahụ.

Onye isi ala Muhammadu Buhari echetara ndị Naijiria bi na mba Eshia nke South Korea na ha bụ “ihu Naijiria,” na ha kwesịrị ịgbalị ịmepụta  omume dị mma  makana ha bu ugegbe na-egosiputa obodo a n’ala ọzọ.

Ọ gwara ha ka ha na-abụ ezigbo ndị nnọchi anya Naịjirịa mgbe niile.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *