Take a fresh look at your lifestyle.

Nwada Naijiria eturula ugo mmeri na asompi nwada makarisiri mma na mba Afirika.

Stephanie Simon dere ya na bekee.

0 534

N’ịgbaso nzọụkwụ Bianca Ojukwu n’afọ 1989, Mojisola si  steeti Osun meriri nke nwaada makarisri na mma na mba Afirika na asọmpi  nke umuada makarisiiri na mma ndi di iri asaa na isii n’ọnụọgụgụ  iji nweta aha 2022 na mbipụta 50th.

Joy Raimi Mojisola  onye  amakwaara dị ka Tiwa bụ nwaafọ Naijiria dị afọ 22 na onye na-eme ihe nkiri bụ onye e chiri okpueze nwada  makarisiri na mma na  Port Harcourt city international 2021 onye nke sitere na mpaghara Boripe na Osun steeti Nigeria, amụrụ ma zụlite na Rivers State Naijiria.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *