Take a fresh look at your lifestyle.

Okonjo Iweala, Amina Mohammed, nakwa ndi ozo eturula-ugo

0 573

Onye Direkitor-General nke World Trade Organisation bu, Ngozi Okonjo-Iweala, osote ode akwukwo ukwu nke otu United Nations bu, Amina Mohammed, na Prezidenti nke Sineti bu, Ahmad Lawan noro ubochi Tuuzde nweta akaraugo nke, the Grand Commander of the Order of the Niger, GCON n’olu bekee.

Ndi ozo nwetere nturugo GCON gunyere onye Chief Justice of Nigeria bu, Olukayode Arinwoola,onye jibu okwa dika Chief Justice of Nigeria bu, Ibrahim Tanko Mohammed na Okanmuta Tijani Mohammed-Bande.

Imam Abdullahi Abubakar,sokwa nan di turugo MFR dika ezi onye ndu okpukperechi uka alakuba maka izobe ndi uka Christ onu ogugu ha di nari abuo iri isii na abuo ebe okukperechi ya dina obodo Yelwa Gindi Akwati, na Steeti Plateau.

Ndia so n’ime mmadu nari ano iri anon a asaa nwetara nturugo site na aka onyeisiala bu, Muhammadu Buhari na ogige International Conference Centre, Abuja.

 

Leave A Reply

Your email address will not be published.