Atụmatụ mmefu ego 2023 n’oge.
: Ndị omebe iwu toro President Buhari
Ndị omeiwu Naịjirịa etoola onyeisiala Muhammadu Buhari maka iwepụta atụmatụ mmefu ego 2023 n’oge.
Onye isi oche Sineti Naijiria, Ahmad Lawan, ka ọ na-aja Onyeisiala ahụ mma kwukwara na akụnaụba Naịjirịa ka na-ama aka n’ihi ụkọ ego n’ihi na isi ihe na-enweta ego na gọọmentị Naijiria ka bụ mmanụ na gas.
O kwuru, “Oké ohi nke a na-ezu mmanụ anyị, bụ ihe gbasara ya, n’ihi na nke a na-ebelata oke ego ndị gọọmentị nwetara,” ka o kwuru.
Leave a Reply